Main content

Ekpuru m isi mana agaghị m ekwe ka o gbochie m iji aka m mepụta ihe ga-abara m uru - Ifeanyi Ukwueze

Nwada a kpuru isi na-emepụta ncha jiri ya na-enyere ndụ ya aka.