Ọgba mbỠEpisodes Episode guide
- All
- Available now (0)
-
Udoaku na-emepụta akwa Ọgbambá»
Ị nụtụla maka uwe a na-akpỠ'Goddes drip', lekwa ndị mepụtara ya ebe a. Ha bụkwa ụmụada Igbo, Ỡbụghị ofesi ka o si. Lee etu ha si agbambỠsite na imepụta akwa dị icheiche
-
Peter Nsochukwu bụ onye osise enweghi aka
Ihe mere m jiri akụziri ụmụaka ise ihe - Peter Nsochukwu
-
Old Car Pimp - Ọgbambá»
Ọgbambá»: Ị hụkwala etu nwamadị a si akpá»lite ụgbá»ala nwụrụ anwụ n'á»nwụ kunye ya ume á»hụrụ o wee dị ndụ á»zá»? Afam Kings Dozie ji ya agba mbá», kirie etu o si eme ya.
-
Ọkaiwu na-akwa akwa
Ọ gụchara akwụkwá» á»kaiwu á» bụrụ zie n'ịkwa akwa ka akara aka ya dị
-
Ọgbambá»: Etu m siri hapụ á»rụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzá»
Ọgbambá»: Etu m siri hapụ á»rụ oyibo m ma malite ighee akara n’ụzá». Nwaamadị Godsent Kalu egosila ụwa na ịnwe akaá»rụ dị mkpa na iwulite akụnụba ndị mmadụ.
-
Ọgbambá»: Etu m siri hapụ á»rụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzá»
Ọgbambá»: Etu m siri hapụ á»rụ oyibo m ma malite ighee akara n’ụzá». Nwaamadị Godsent Kalu egosila ụwa na ịnwe akaá»rụ dị mkpa na iwulite akụnụba ndị mmadụ.
-
ỌgbambỠnwaanyị na-ama 'tile'
Ị na-achá» onye na-amara gị 'tile' n'ụlá», mata amata na á» bụghị naanị ụmụnwoke ka ị ga na-achá», lekwa nwaanyị na-eme ya ebe a o ji agbambá». Kedụ ihe ị ga-agwa ya?
-
ỌgbambỠnke Ogochukwu
Ọgbambá»: Ọ gụchara akwụkwỠịbụ á»kaiwu na mahadum mana á» bụ isi nri ka akara aka ya dị. Lee etu Ogochukwu siri hapụ asambodo ya bụ oshi ite.
-
ỌgbambỠnke nwaanyị na-arụ mesịn
" Di ya na ụmụ ya asaa nwụrụ mana á» daghị mba, á» malitere ịrụ á»rụ mesin iji izuli ụmụ iri na ise bi n'ụlá» ya ugbua. Akụká» a ga-agba gị ume nke ukwu"
-
ỌgbambỠnke Ifeoma na-arụ akpụkpỠụkwụ
'Oge á»bụla na-asị m nwaanyị i jikwa anya na ị chá»rỠịmụ ịkwa akpụkpỠụkwụ' - Nwada Ifeaoma Chidebe Lekwa etu nwada Ifeoma si agba mbá» site na ịrụ akpá»kpụ ụkwụ ụmụnwoke.
-
Ọgbambá» nke Amarachi na-ete uhie n'ụlá» 'painting' na-asakwa ụgbá»ala
Ọgbambá» nke Amarachi na-ete uhie n'ụlá» 'painting' na-asakwa ụgbá»ala · · 86K views ÃÛÑ¿´«Ã½ News Igbo pserSnotdo7064 t e h 0 0 32 2 1c m 4 p 12 e ti 2 7h b 5il e t168 S 3 r 7t2cc1u 2 5g6 · Ọgba mbá»: Lekwa á»marịcha nwa agbá»ghá» ji ite uhie n'ụlá» na ịsacha ụgbá»ala mere aka á»rụ. Etu a ka o si agba mbá» nke ya kpá»m kwem.
-
ỌgbambỠnke 'special effects'
'Etu m si kuziere onwe m á»rụ 'Special Effects Makeup’ na-enye m ego ugbua’ - Onyinye Ojoko Nwata nwaanyị ji imepụta ihe a kpá»rá» 'special effect' n'onyonyo agbambá» onwe ya. GụỠakụká» a n'uju ebe a:
-
Ọgba Mbá»: Loveth Ifunanya Chinyere na-eme á»kpa n'ụzá» pụrụ iche
" Loveth Ifunanya Chinyere bụ á»kaiwu hapụrụ á»rụ ya ibido ire á»kpa. Lee ka o siri malite."
-
Ọgba mbá»: Etu m si bido ịgba mbá» - Innoson
Ị ma etu Innocent Chukwuma nke Innoson Vehicles si bido ịgba mb�
-
Ọgba mbỠnke nwoke dara ogbi
Chai!! Akụká» nke a ga-akpali gị, lee etu onye ogbi a si agbara onwe ya mbá» site na ịkpụ isi. Ekwughi okwu abụghị ya ga-eme onye á»bụla agbaghị mbá».
-
Ọgba MbỠ- Ehi Igbo
Ọgba Mbá»: Ehi Igbo anaghị atapịasị ubi ndị mmadụ - Madiwe Okolie Ogbuefi Madiwe Okolie gwara ÃÛÑ¿´«Ã½ Igbo etu o si akpa ehi Igbo ndị á» na-azụ.
-
Nwaanyị a ji akwụ azụ ezinaụlỠya
" Ka ị na-aracha mmanụ, ị makwa etu e si amịpụta ya? Lekwa nwaanyị ji nkwụ amịpụta ego site na mmanụ"
-
Nwa Aba na-arụpụta mkpuchi imi iji nyere ndị mmadụ aka
" Ikwani Ukoha Emmanuel bụ nwa Aba na-arụpụta mkpuchi imi iji nyere ndị mmadụ aka"
-
Ị mara usoro e ji emepụta osikapa?
" Ị mara usoro e ji emepụta osikapa?"
-
Etu Erisco si malite imepụta tomato
Ị makwa na Ỡbụ naanị N4,200 ka Erisco ji malite imepụta tomato, lee etu o si mee ya.
-
Ekpuru m isi mana agaghị m ekwe ka o gbochie m iji aka m mepụta ihe ga-abara m uru - Ifeanyi Ukwueze
Ekpuru m isi mana agaghị m ekwe ka o gbochie m iji aka m mepụta ihe ga-abara m uru - Ifeanyi Ukwueze Nwada a kpuru isi na-emepụta ncha jiri ya na-enyere ndụ ya aka.